![]() | ![]() | ![]() |
---|
Rochas kwuru nke a na Kano n'ụbọchị Satọde n'ihi nsogbu dị n'etiti onyeisoche APC bụ Adams Oshiomole na gọvanọ Edo Steeti bụ Godwin Obaseki.
O kwuru na Pati ọbụla na-ebuso onwe ya agha e tozughi ịbụ otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị nakwa ọ ga-aghị akwụli chịm.
Okorocha sị na APC agbahapụla usoro e jiri hiwe ya n'afọ 2015 nke nyere ikike ha ji na-apụ PDP ọchịchị na ntuliaka afọ ahụ
Na ọ bụ agwa nakwa ugwu onyeisiala Buhari wetara n'APC bụ ihe ha jiri malite mana ọ dị ka "aka ịkụ ngwọ Sebasten agbanweela".
Na nke a nwereike inye ha nsogbu n'afọ 2023 dịka onyeisiala Buhari ga-arịtu n'ọkwa.
N'okwu ya "ọ bụrụ ma a kpachaghị anya, APC ga-esoro onyeisiala Buhari laa n'afọ 2023, ọ ga-abụ ihe ọjọọ nye ndị hiwere ya".
Okorocha gara n'ihu nye ndụmọdụ ka ndị APC were aka ahụ ha ji malite n'afọ 2015.

Posted by chibueze
This post has no comments - be the first one!