3

» welcome"to 2020/2021 english season pool sequence
www.gmoney.waphall.com Email Pjcglobal4@gmail.com No 08169533752 sponsord by Haryford compilers
Home | Joke | Music | Video | Key | News | Education | Fixtures | Sports
| Result | Mobile Tricks | Menu
image| |
http://gmoney.waphall.com
1234...106107108»
More update on the way
http://gmoney.waphall.com

Man City vs Wolves: Wolves akwụọla ụgwọ isi Man City dịka nwunye nke abụọ

image
'Ma nwata erughi eru wara ọgọdọ, ọgọdọ awụchie ya anya' bụ ihe Wolves mere Manchester City
Wolves ji ọkpụ goolu abụọ chara acha tie Man City mmọnwụ n'ụlọ ha bụ 'Etihad Stadium'


Otu egwu bọọlụ abụọ ndị a siri ọnwụ na onweghi onye ga-enye ibe ha goolu ruo ngwụcha ọkara mbụ n'asọmpi a.


Mana n'ime ọkara nke abụọ dịka ọ fọrọ nkeji iri ka e gbuchie bọọlụ, Wolves nyụrụ nsị n'ụlọ Man City site n'inye ha goolu.


Goolu mbụ a Wolves nyere si n'aka Adama Traore na nkeji 80.
Dịka Man City ka na-esi ọnwụ ịsa otu goolu a, Adama Traore wụchasịrị ha goolu ọzọ n'isi n'ime nkeji 90.
Ọdịda a Manchester City dara ji ọnụọgụgụ asatọ dọlaa ha azụ n'ịchukwute Liverpool bụ ndị mbụ na tebụlụ

Created at 2019-10-08 03:18:49 By GuruzLord]
Thanks for reading this article, please share it with yours friends On any of the social networks below.

Posted by chibueze


Online : 1 user
Today : 22 user
This Week : 47 user
This Month : 342 user
Total : 49900 visitorsHTML hit counter - Quick-counter.net Facebook Arena
2go Arena
Created by: CHIBUEZE;
Copyright © 2016 -
All Rights Reserved
IMO STATE, NIGERIAUA

Ring ring