3

» welcome"to 2020/2021 english season pool sequence
www.gmoney.waphall.com Email Pjcglobal4@gmail.com No 08169533752 sponsord by Haryford compilers
Home | Joke | Music | Video | Key | News | Education | Fixtures | Sports
| Result | Mobile Tricks | Menu
image| |
http://gmoney.waphall.com
1234...106107108»
More update on the way
http://gmoney.waphall.com

Oche onyeisiala 2023 ọ kwaala ndị Igbo-Iberiberism okorocha

image
Gọvanọ chiburu Imo steeti bụ Rochas Okorocha ekwuola na ọ bụrụ na ndị Igbo ga-enwe ọche onyeisiala n'afọ 2023, ọ ga-doriri ndị ugwu anya.


Ọ rịọrọ ka ndị ntaakụkọ kwụsị ịkpọ ya oche onyeisala ndị Igbo makana o nweghị agbụrụ ọbụla edowere ya iche

Okorocha kwuru nke a mgbe ọ na-asa ajụjụ ọnụ ndị ntakụkọ ụlọọrụ mgbasaozi 'SUN' gbara ya nso nso a.
Okorocha jụkwara kedụ uru Ipob ga-erite maọbụrụ na ndị Igbo kewapụ onwe ha na Naịjirịa.
N'okwu ya, ọ bụrụ na ndị isi Ipob azanwụghị ajụjụ a, ọ ga-ahịara ndị isi otu ahụ ịchịkọta ebumnobi ha.
O kwuru na ruo ugbua ọ mabeghị ebe Ipob kwụ akwụ.
Gbasara okwu na-ese n'etiti ya na gọọmenti Imo steeti ugbua, Okorocha kwuru na ihe gọọmenti Ihedioha na-eme e doghi ha anya.
O kwuru na ebe a na-ata ya ụta bụ na ọ naghị eke ego.
Gbasara ọgọ ya nwoke bụ Uche Nwosu, Okorocha kwuru na o nwere olileanya na ọ ka ga-achị Imo steeti.
Okorocha kwuru na nyocha EFCC na-eme ya adịghị njọ makana ha nyocha, o nweghị ihe ha fụrụ, ha hapụkwa onye ahụ.
Mana ọ na-rịọ ka ndị mmadụ kwụsị ịhụ ndị a na-eme nyocha dịka ekperima.
Okorocha kwuru na okwu na ya napụrụ ndị mmadụ ala n'ike ha n'Imo bụ okpotokpo asi

Created at 2019-09-15 21:57:00 By GuruzLord]
Thanks for reading this article, please share it with yours friends On any of the social networks below.

Posted by chibueze


Online : 1 user
Today : 1 user
This Week : 26 user
This Month : 321 user
Total : 49879 visitorsHTML hit counter - Quick-counter.net Facebook Arena
2go Arena
Created by: CHIBUEZE;
Copyright © 2016 -
All Rights Reserved
IMO STATE, NIGERIAUA

XtGem Forum catalog